Native Bible

Lamentations 3:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O meela ka m jiri okwute tajisie eze m, o kponyekwala m ntụ nʼọnụ m.

Lamentations 3:16 in English

Lamentations 3:16 · Berean Standard Bible

He has ground my teeth with gravel and trampled me in the dust.

Context

14Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile; ha ji abụ na-akwa m emo ogologo ụbọchị niile. 15O meela ka ihe niile na-elu ilu ju m afọ, meekwa ka m ṅụjuo oluilu afọ. 16O meela ka m jiri okwute tajisie eze m, o kponyekwala m ntụ nʼọnụ m. 17Enweghị m udo, echezọkwaala m ihe ọganihu bụ. 18Nʼihi ya, ana m ekwu, “Ịma mma m ọbụla adịghịkwa. Agaghị m enwetakwa ihe ndị ahụ m lere anya na m ga-esi nʼaka Onyenwe anyị nweta.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.