Abụ Akwa 3:15
Lamentations 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O meela ka ihe niile na-elu ilu ju m afọ, meekwa ka m ṅụjuo oluilu afọ.
Lamentations 3:15 in English
Lamentations 3:15 · Berean Standard Bible
He has filled me with bitterness; He has intoxicated me with wormwood.
Context
13O ji àkụ nke si nʼakpa àkụ ya
gbapuo m obi. 14Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile;
ha ji abụ na-akwa m emo ogologo ụbọchị niile. 15O meela ka ihe niile na-elu ilu ju m afọ,
meekwa ka m ṅụjuo oluilu afọ. 16O meela ka m jiri okwute tajisie eze m,
o kponyekwala m ntụ nʼọnụ m. 17Enweghị m udo,
echezọkwaala m ihe ọganihu bụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.