Joshua 21:30
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ, Mishal, Abdon,
Joshua 21:30 in English
Joshua 21:30 · Berean Standard Bible
From the tribe of Asher they were given Mishal, Abdon,
Context
28Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ,
Kishiọn, Daberat, 29Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 30Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ,
Mishal, Abdon, 31Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 32Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ,
Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.