Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.

Joshua 21:31 in English

Joshua 21:31 · Berean Standard Bible

Helkath, and Rehob—four cities, together with their pasturelands.

Context

29Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 30Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ, Mishal, Abdon, 31Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 32Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ, Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan. 33Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.