Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn.

Joshua 21:33 in English

Joshua 21:33 · Berean Standard Bible

In all, thirteen cities, together with their pasturelands, were given to the Gershonite clans.

Context

31Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 32Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ, Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan. 33Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn. 34Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka: Ebo Zebụlọn, Jokneam, Kata, 35Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.