Joshua 21:35
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Joshua 21:35 in English
Joshua 21:35 · Berean Standard Bible
Dimnah, and Nahalal—four cities, together with their pasturelands.
Context
33Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn. 34Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka:
Ebo Zebụlọn,
Jokneam, Kata, 35Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 36Ebo Ruben nyere ha obodo anọ:
Beza, Jahaz, 37Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.