Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri.

Joshua 21:37 in English

Joshua 21:37 · Berean Standard Bible

Kedemoth, and Mephaath—four cities, together with their pasturelands.

Context

35Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 36Ebo Ruben nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz, 37Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri. 38Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim, 39Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.