Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim,

Joshua 21:38 in English

Joshua 21:38 · Berean Standard Bible

And from the tribe of Gad they were given Ramoth in Gilead, a city of refuge for the manslayer, Mahanaim,

Context

36Ebo Ruben nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz, 37Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri. 38Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim, 39Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 40Ọnụọgụgụ obodo niile e kenyere agbụrụ Merari bụ obodo iri na abụọ, ha bụ ndị fọdụrụ na ndị Livayị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.