Joshua 21:40
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụọgụgụ obodo niile e kenyere agbụrụ Merari bụ obodo iri na abụọ, ha bụ ndị fọdụrụ na ndị Livayị.
Joshua 21:40 in English
Joshua 21:40 · Berean Standard Bible
In all, twelve cities were allotted to the clans of Merari, the remaining Levite clans.
Context
38Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ,
Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim, 39Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 40Ọnụọgụgụ obodo niile e kenyere agbụrụ Merari bụ obodo iri na abụọ, ha bụ ndị fọdụrụ na ndị Livayị. 41Ọnụọgụgụ obodo niile na ebe ịta nri nke anụ ụlọ e sitere nʼala ụmụ Izrel nye ndị Livayị dị iri anọ na asatọ. 42Obodo ọbụla nwere ala gbara ya gburugburu ebe anụ ụlọ ga-anọ kpaa nri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.