Joshua 21:36
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Ruben nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz,
Joshua 21:36 in English
Joshua 21:36 · Berean Standard Bible
From the tribe of Reuben they were given Bezer, Jahaz,
Context
34Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka:
Ebo Zebụlọn,
Jokneam, Kata, 35Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 36Ebo Ruben nyere ha obodo anọ:
Beza, Jahaz, 37Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri. 38Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ,
Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.