Joshua 21:32
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ, Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan.
Joshua 21:32 in English
Joshua 21:32 · Berean Standard Bible
And from the tribe of Naphtali they were given Kedesh in Galilee (a city of refuge for the manslayer), Hammoth-dor, and Kartan—three cities, together with their pasturelands.
Context
30Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ,
Mishal, Abdon, 31Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 32Ebo Naftalị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ,
Kedesh, nʼime Galili, nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot Doa na Katan. 33Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn. 34Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka:
Ebo Zebụlọn,
Jokneam, Kata,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.