Joshua 21:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.
Joshua 21:29 in English
Joshua 21:29 · Berean Standard Bible
Jarmuth, and En-gannim—four cities, together with their pasturelands.
Context
27Ụmụ Geshọn, ndị agbụrụ Livayị, ketara obodo abụọ ndị a, ya na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Ọkara ebo Manase nyere:
Golan, nʼime Bashan, nke bụ obodo mgbaba, na Be Eshtera. 28Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ,
Kishiọn, Daberat, 29Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 30Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ,
Mishal, Abdon, 31Helkat na Rehob, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.