Joshua 21:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Kishiọn, Daberat,
Joshua 21:28 in English
Joshua 21:28 · Berean Standard Bible
From the tribe of Issachar they were given Kishion, Daberath,
Context
26Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu Kohat dị iri. 27Ụmụ Geshọn, ndị agbụrụ Livayị, ketara obodo abụọ ndị a, ya na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Ọkara ebo Manase nyere:
Golan, nʼime Bashan, nke bụ obodo mgbaba, na Be Eshtera. 28Ebo Isaka nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ,
Kishiọn, Daberat, 29Jamut na En-Ganim, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. 30Ebo Asha nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ,
Mishal, Abdon,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.