Joshua 21:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
Joshua 21:22 in English
Joshua 21:22 · Berean Standard Bible
Kibzaim, and Beth-horon—four cities, together with their pasturelands.
Context
20Ụmụ Kohat* ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem. 21E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha:
Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza, 22Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 23Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a:
Elteke na Gibeton, 24Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.