Joshua 21:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
Joshua 21:24 in English
Joshua 21:24 · Berean Standard Bible
Aijalon, and Gath-rimmon—four cities, together with their pasturelands.
Context
22Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 23Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a:
Elteke na Gibeton, 24Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 25Ọkara ebo Manase nyere ha obodo abụọ,
Teanak, Gat Rimọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha. 26Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu Kohat dị iri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.