Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton,

Joshua 21:23 in English

Joshua 21:23 · Berean Standard Bible

From the tribe of Dan they were given Elteke, Gibbethon,

Context

21E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha: Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza, 22Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 23Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton, 24Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. 25Ọkara ebo Manase nyere ha obodo abụọ, Teanak, Gat Rimọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.