Joshua 21:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Kohat* ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem.
Joshua 21:20 in English
Joshua 21:20 · Berean Standard Bible
The remaining Kohathite clans of the Levites were allotted these cities: From the tribe of Ephraim
Context
18Anatot, Almon na ala dị ya gburugburu ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri, bụ obodo anọ. 19Ya mere, obodo niile e nyere ndị nchụaja, ụmụ ụmụ Erọn dị iri na atọ, tinyere ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. 20Ụmụ Kohat* ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem. 21E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha:
Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza, 22Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.