Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, obodo niile e nyere ndị nchụaja, ụmụ ụmụ Erọn dị iri na atọ, tinyere ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri.

Joshua 21:19 in English

Joshua 21:19 · Berean Standard Bible

In all, thirteen cities, together with their pasturelands, were given to the priests, the descendants of Aaron.

Context

17Ebo Benjamin nyere ha obodo anọ ndị a, Gibiọn, Geba, 18Anatot, Almon na ala dị ya gburugburu ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri, bụ obodo anọ. 19Ya mere, obodo niile e nyere ndị nchụaja, ụmụ ụmụ Erọn dị iri na atọ, tinyere ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. 20Ụmụ Kohat* ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ Livayị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo Ifrem. 21E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha: Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.