Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nsogbu m niile ka na-atụ m egwu nʼihi na amara m na ị gaghị ewere m dịka onye aka ya dị ọcha.

Job 9:28 in English

Job 9:28 · Berean Standard Bible

I would still dread all my sufferings; I know that You will not acquit me.

Context

26Ha na-agafe dịka ụgbọ mmiri papịrọs,* dịka mgbe ugo na-efeda ngwangwa ijide anụ ọ ga-eri. 27Ọ bụrụ na m sị, ‘Aga m echefu mkpesa m, aga m agbanwe ihu m, nwee ihu ọchị.’ 28Nsogbu m niile ka na-atụ m egwu nʼihi na amara m na ị gaghị ewere m dịka onye aka ya dị ọcha. 29Ebe m bụrịị onye ikpe mara, nʼihi gịnị ka m ji na-adọgbu onwe m nʼefu? 30A sịkwarị na m jiri ncha saa ahụ m werekwa soda saa aka m abụọ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.