Job 9:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-agafe dịka ụgbọ mmiri papịrọs,* dịka mgbe ugo na-efeda ngwangwa ijide anụ ọ ga-eri.
Job 9:26 in English
Job 9:26 · Berean Standard Bible
They sweep by like boats of papyrus, like an eagle swooping down on its prey.
Context
24Mgbe ala dabara nʼaka ndị na-emebi iwu,
ọ na-ekpuchi ndị ọkaikpe anya.
Ọ bụrụ na ọ bụghị ya na-eme ya, onye kwanụ bụ onye ahụ na-eme ya? 25“Ụbọchị ndụ m dị gara gara karịa onye ọgba ọsọ;
ha na-agafekwa na-ahụtụghị ọṅụ anya. 26Ha na-agafe dịka ụgbọ mmiri papịrọs,*
dịka mgbe ugo na-efeda ngwangwa ijide anụ ọ ga-eri. 27Ọ bụrụ na m sị, ‘Aga m echefu mkpesa m,
aga m agbanwe ihu m, nwee ihu ọchị.’ 28Nsogbu m niile ka na-atụ m egwu
nʼihi na amara m na ị gaghị ewere m dịka onye aka ya dị ọcha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.