Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A sịkwarị na m jiri ncha saa ahụ m werekwa soda saa aka m abụọ,

Job 9:30 in English

Job 9:30 · Berean Standard Bible

If I should wash myself with snow * and cleanse my hands with lye,

Context

28Nsogbu m niile ka na-atụ m egwu nʼihi na amara m na ị gaghị ewere m dịka onye aka ya dị ọcha. 29Ebe m bụrịị onye ikpe mara, nʼihi gịnị ka m ji na-adọgbu onwe m nʼefu? 30A sịkwarị na m jiri ncha saa ahụ m werekwa soda saa aka m abụọ, 31ị ga-enuba m nʼolulu apịtị nke pụrụ ime ka uwe m yi nʼahụ m kpọọ m asị. 32“Ọ bụghị mmadụ efu dịka m nke m ga-aza ya, ka anyị abụọ kpọrịtaa onwe anyị ikpe nʼụlọikpe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.