Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-abụ na m nwere ike nkume? Ka anụ ahụ m ọ bụ bronz?

Job 6:12 in English

Job 6:12 · Berean Standard Bible

Is my strength like that of stone, or my flesh made of bronze?

Context

10Mgbe ahụ, aga m enwe nkasiobi a, wụlikwaa elu* nʼime ihe mgbu na-adịgide, na o nwebeghị oge ọbụla m gọnarịrị okwu nke Onye ahụ dị nsọ. 11“Ike gịnị ka m nwere, na m ga-anọgide na-enwe olileanya ndụ? Ọganihu gịnị dị, na m na-anọgide na-enwe ndidi? 12Ọ ga-abụ na m nwere ike nkume? Ka anụ ahụ m ọ bụ bronz? 13Ọ ga-abụ na m nwere ike inyere onwe m aka, ugbu a, e siterela nʼebe m nọ wezuga nzube? 14“Onye ọbụla nʼejichi ebere site nʼebe enyi ya nọ na-agbakụta egwu Onye pụrụ ime ihe niile azụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.