Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, ana m akpọ onwe m asị, na echegharịkwa nʼime ntụ na uzuzu.”

Job 42:6 in English

Job 42:6 · Berean Standard Bible

Therefore I retract my words, and I repent in dust and ashes.”

Context

4“Ị sịrị, ‘Gee ntị ugbu a, aga m ekwu okwu; m ga-ajụ gị ajụjụ, gị onwe gị ga-azakwa m.’ 5Ntị m nụrụ ihe banyere gị ma ugbu a, ejirila m anya abụọ hụ gị. 6Ya mere, ana m akpọ onwe m asị, na echegharịkwa nʼime ntụ na uzuzu.” 7Mgbe Onyenwe anyị gwasịrị Job okwu, ọ tụgharịrị gwa Elifaz onye Teman okwu sị ya, “Ana m ewesa gị na ndị enyi gị abụọ iwe, nʼihi na ihe unu kwuru banyere m ezighị ezi dịka nke ohu m Job kwuru. 8Ugbu a, werenụ oke ehi asaa na ebule asaa, jekwuru ohu m bụ Job ka o jiri ha chụọrọ unu aja nsure ọkụ, ohu m bụ Job ga-ekpekwara unu ekpere. Aga m anabatakwa ekpere ọ ga-ekpe nʼihi unu. Agaghị m alakwa unu nʼiyi nʼihi okwu nzuzu unu. Unu ekwughị ihe ziri ezi banyere m dịka ohu m Job si kwuo.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.