Job 41:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ime ihe nzuzu bụ mmadụ ịgbalị ijide ya. Naanị ilekwasị ya anya na-eyi egwu.
Job 41:9 in English
Job 41:9 · Berean Standard Bible
Surely hope of overcoming him is false. Is not the sight of him overwhelming?
Context
7Ị pụrụ iji igwe nko mejuo akpụkpọ ahụ ya
maọbụ iji ùbe ndị ọkụ azụ dupuo isi ya? 8Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka,
ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ. 9Ọ bụ ime ihe nzuzu bụ mmadụ ịgbalị ijide ya.
Naanị ilekwasị ya anya na-eyi egwu. 10Nʼihi nke a, o nweghị onye nwere obi ike ịkpasu ya iwe.
Ọ bụ onye pụrụ iguzogide m? 11Olee onye m ji ụgwọ nke m na-aghaghị ịkwụ?
Ihe niile dị nʼokpuru eluigwe bụ nke m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.