Job 41:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka, ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ.
Job 41:8 in English
Job 41:8 · Berean Standard Bible
If you lay a hand on him, you will remember the battle and never repeat it!
Context
6Ndị ahịa ha ga-eji ya zụọ ahịa?
Ha ga-eke ya nʼetiti ndị mgbereahịa? 7Ị pụrụ iji igwe nko mejuo akpụkpọ ahụ ya
maọbụ iji ùbe ndị ọkụ azụ dupuo isi ya? 8Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka,
ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ. 9Ọ bụ ime ihe nzuzu bụ mmadụ ịgbalị ijide ya.
Naanị ilekwasị ya anya na-eyi egwu. 10Nʼihi nke a, o nweghị onye nwere obi ike ịkpasu ya iwe.
Ọ bụ onye pụrụ iguzogide m?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.