Job 41:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ahịa ha ga-eji ya zụọ ahịa? Ha ga-eke ya nʼetiti ndị mgbereahịa?
Job 41:6 in English
Job 41:6 · Berean Standard Bible
Will traders barter for him or divide him among the merchants?
Context
4Ọ ga-ekwe ka gị na ya baa nʼọgbụgba ndụ
ka i were ya dịka ohu gị ogologo ndụ ya niile? 5Ị ga-eji ya gwurie egwu dịka nnụnụ?
Maọbụ kee ya eriri nye ya ụmụ agbọghọ nọ nʼụlọ gị? 6Ndị ahịa ha ga-eji ya zụọ ahịa?
Ha ga-eke ya nʼetiti ndị mgbereahịa? 7Ị pụrụ iji igwe nko mejuo akpụkpọ ahụ ya
maọbụ iji ùbe ndị ọkụ azụ dupuo isi ya? 8Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka,
ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.