Job 41:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị pụrụ iji igwe nko mejuo akpụkpọ ahụ ya maọbụ iji ùbe ndị ọkụ azụ dupuo isi ya?
Job 41:7 in English
Job 41:7 · Berean Standard Bible
Can you fill his hide with harpoons or his head with fishing spears?
Context
5Ị ga-eji ya gwurie egwu dịka nnụnụ?
Maọbụ kee ya eriri nye ya ụmụ agbọghọ nọ nʼụlọ gị? 6Ndị ahịa ha ga-eji ya zụọ ahịa?
Ha ga-eke ya nʼetiti ndị mgbereahịa? 7Ị pụrụ iji igwe nko mejuo akpụkpọ ahụ ya
maọbụ iji ùbe ndị ọkụ azụ dupuo isi ya? 8Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka,
ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ. 9Ọ bụ ime ihe nzuzu bụ mmadụ ịgbalị ijide ya.
Naanị ilekwasị ya anya na-eyi egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.