Job 41:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, o nweghị onye nwere obi ike ịkpasu ya iwe. Ọ bụ onye pụrụ iguzogide m?
Job 41:10 in English
Job 41:10 · Berean Standard Bible
No one is so fierce as to rouse Leviathan. Then who is able to stand against Me?
Context
8Ọ bụrụ na ị tụkwasị ya aka,
ị gaghị echefu ọgụ ọ ga-alụso gị. Ị gakwaghị anwa ya ọzọ. 9Ọ bụ ime ihe nzuzu bụ mmadụ ịgbalị ijide ya.
Naanị ilekwasị ya anya na-eyi egwu. 10Nʼihi nke a, o nweghị onye nwere obi ike ịkpasu ya iwe.
Ọ bụ onye pụrụ iguzogide m? 11Olee onye m ji ụgwọ nke m na-aghaghị ịkwụ?
Ihe niile dị nʼokpuru eluigwe bụ nke m. 12“Agaghị m akwụsị ikwu ihe banyere ụkwụ na aka Leviatan,
na ike ya, na ụdịdị ya mara mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.