Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obi ya dị ike dịka nkume, dịka nkume e ji akwọ ihe.

Job 41:24 in English

Job 41:24 · Berean Standard Bible

His chest is as hard as a rock, as hard as a lower millstone!

Context

22Ike nwere ọnọdụ nʼolu ya, obi ịlọ mmiri na-aga ya nʼihu. 23Akpụkpọ anụ ahụ ya bụ ihe jikọtara ọnụ nke ọma, ha siri ike na-apụghị inugharị ha. 24Obi ya dị ike dịka nkume, dịka nkume e ji akwọ ihe. 25Mgbe o bilitere ọtọ, ndị dike na-atụ oke ụjọ; ha na-alaghachi azụ nʼihi mmagharị ya. 26O nweghị mma agha ọbụla pụrụ igbochi ya, o nwekwaghị ùbe igwe, maọbụ àkụ maọbụ ihe ọbụla a pịrị ọnụ ya apị nke pụrụ igbochi ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.