Job 41:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nweghị mma agha ọbụla pụrụ igbochi ya, o nwekwaghị ùbe igwe, maọbụ àkụ maọbụ ihe ọbụla a pịrị ọnụ ya apị nke pụrụ igbochi ya.
Job 41:26 in English
Job 41:26 · Berean Standard Bible
The sword that reaches him has no effect, nor does the spear or dart or arrow.
Context
24Obi ya dị ike dịka nkume,
dịka nkume e ji akwọ ihe. 25Mgbe o bilitere ọtọ, ndị dike na-atụ oke ụjọ;
ha na-alaghachi azụ nʼihi mmagharị ya. 26O nweghị mma agha ọbụla pụrụ igbochi ya,
o nwekwaghị ùbe igwe, maọbụ àkụ maọbụ ihe ọbụla a pịrị ọnụ ya apị nke pụrụ igbochi ya. 27Nʼebe ọ nọ, igwe dị ka ahịhịa;
bronz dịkwa ka osisi rere ure nʼebe ọ nọ. 28Àkụ adịghị eme ka ọ gbalaga,
ịtụ ya nkume dị ka ịtụ ya igbugbo ọka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.