Job 41:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe ọ nọ, igwe dị ka ahịhịa; bronz dịkwa ka osisi rere ure nʼebe ọ nọ.
Job 41:27 in English
Job 41:27 · Berean Standard Bible
He regards iron as straw and bronze as rotten wood.
Context
25Mgbe o bilitere ọtọ, ndị dike na-atụ oke ụjọ;
ha na-alaghachi azụ nʼihi mmagharị ya. 26O nweghị mma agha ọbụla pụrụ igbochi ya,
o nwekwaghị ùbe igwe, maọbụ àkụ maọbụ ihe ọbụla a pịrị ọnụ ya apị nke pụrụ igbochi ya. 27Nʼebe ọ nọ, igwe dị ka ahịhịa;
bronz dịkwa ka osisi rere ure nʼebe ọ nọ. 28Àkụ adịghị eme ka ọ gbalaga,
ịtụ ya nkume dị ka ịtụ ya igbugbo ọka. 29Mkpọrọ osisi na-adị ya ka ahịhịa ọka,
ọ na-achị ọchị na mkpọtụ arụa na-eme.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.