Job 41:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha,
Job 41:15 in English
Job 41:15 · Berean Standard Bible
His rows of scales are his pride, tightly sealed together.
Context
13Onye nwere ike ikpughepụ ihe e ji kpuchie ya ahụ?
Onye nwekwara ike ịbanye nʼagba ya apịajiri okpukpu abụọ? 14Onye pụrụ imeghe ụzọ nke ọnụ ya,
nke eze dị oke egwu gbara gburugburu? 15Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro
nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha, 16nke ọbụla dị ibe ya nso,
na ikuku enweghị ike gafee nʼetiti ha. 17E jikọtara ha ọnụ nke ọma,
ha na-ejisi onwe ha ike, enweghị ike ikewa ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.