Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke ọbụla dị ibe ya nso, na ikuku enweghị ike gafee nʼetiti ha.

Job 41:16 in English

Job 41:16 · Berean Standard Bible

One scale is so near to another that no air can pass between them.

Context

14Onye pụrụ imeghe ụzọ nke ọnụ ya, nke eze dị oke egwu gbara gburugburu? 15Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha, 16nke ọbụla dị ibe ya nso, na ikuku enweghị ike gafee nʼetiti ha. 17E jikọtara ha ọnụ nke ọma, ha na-ejisi onwe ha ike, enweghị ike ikewa ha. 18Ìhè na-enwupụta mgbe ọbụla o zere uzere; anya ya abụọ na-achakwa dịka anwụ ụtụtụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.