Job 41:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E jikọtara ha ọnụ nke ọma, ha na-ejisi onwe ha ike, enweghị ike ikewa ha.
Job 41:17 in English
Job 41:17 · Berean Standard Bible
They are joined to one another; they clasp and cannot be separated.
Context
15Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro
nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha, 16nke ọbụla dị ibe ya nso,
na ikuku enweghị ike gafee nʼetiti ha. 17E jikọtara ha ọnụ nke ọma,
ha na-ejisi onwe ha ike, enweghị ike ikewa ha. 18Ìhè na-enwupụta mgbe ọbụla o zere uzere;
anya ya abụọ na-achakwa dịka anwụ ụtụtụ. 19Ire ọkụ na-asọpụta site nʼọnụ ya,
icheku ọkụ na-ekepụtakwa nʼọnụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.