Job 41:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye pụrụ imeghe ụzọ nke ọnụ ya, nke eze dị oke egwu gbara gburugburu?
Job 41:14 in English
Job 41:14 · Berean Standard Bible
Who can open his jaws, ringed by his fearsome teeth?
Context
12“Agaghị m akwụsị ikwu ihe banyere ụkwụ na aka Leviatan,
na ike ya, na ụdịdị ya mara mma. 13Onye nwere ike ikpughepụ ihe e ji kpuchie ya ahụ?
Onye nwekwara ike ịbanye nʼagba ya apịajiri okpukpu abụọ? 14Onye pụrụ imeghe ụzọ nke ọnụ ya,
nke eze dị oke egwu gbara gburugburu? 15Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro
nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha, 16nke ọbụla dị ibe ya nso,
na ikuku enweghị ike gafee nʼetiti ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.