Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye nwere ike ikpughepụ ihe e ji kpuchie ya ahụ? Onye nwekwara ike ịbanye nʼagba ya apịajiri okpukpu abụọ?

Job 41:13 in English

Job 41:13 · Berean Standard Bible

Who can strip off his outer coat? Who can approach him with a bridle?*

Context

11Olee onye m ji ụgwọ nke m na-aghaghị ịkwụ? Ihe niile dị nʼokpuru eluigwe bụ nke m. 12“Agaghị m akwụsị ikwu ihe banyere ụkwụ na aka Leviatan, na ike ya, na ụdịdị ya mara mma. 13Onye nwere ike ikpughepụ ihe e ji kpuchie ya ahụ? Onye nwekwara ike ịbanye nʼagba ya apịajiri okpukpu abụọ? 14Onye pụrụ imeghe ụzọ nke ọnụ ya, nke eze dị oke egwu gbara gburugburu? 15Azụ ya nwere ọta* ndị e doro nʼusoro nke e mechisịrị ike ka ha rapara nʼahụ ibe ha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.