Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.”

Job 40:5 in English

Job 40:5 · Berean Standard Bible

I have spoken once, but I have no answer— twice, but I have nothing to add.”

Context

3Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị: 4“Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị? Eji m aka m kpuchie ọnụ m. 5Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.” 6Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 7“Kwadoo onwe gị dịka dimkpa; enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị, achọkwara m ka i nye m ọsịsa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.