Job 40:3
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị:
Job 40:3 in English
Job 40:3 · Berean Standard Bible
Then Job answered the LORD:
Context
1Onyenwe anyị zara Job sị: 2“Onye ahụ na-arụso Onye pụrụ ime ihe niile ụka ọ pụrụ ịdọ ya aka na ntị?
Ka onye ahụ na-ebo Chineke ebubo zaghachi ya.” 3Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị: 4“Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị?
Eji m aka m kpuchie ọnụ m. 5Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ
kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.