Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị zara Job sị:

Job 40:1 in English

Job 40:1 · Berean Standard Bible

And the LORD said to Job:

Context

1Onyenwe anyị zara Job sị: 2“Onye ahụ na-arụso Onye pụrụ ime ihe niile ụka ọ pụrụ ịdọ ya aka na ntị? Ka onye ahụ na-ebo Chineke ebubo zaghachi ya.” 3Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị:

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.