Job 40:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị? Eji m aka m kpuchie ọnụ m.
Job 40:4 in English
Job 40:4 · Berean Standard Bible
“Behold, I am insignificant. How can I reply to You? I place my hand over my mouth.
Context
2“Onye ahụ na-arụso Onye pụrụ ime ihe niile ụka ọ pụrụ ịdọ ya aka na ntị?
Ka onye ahụ na-ebo Chineke ebubo zaghachi ya.” 3Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị: 4“Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị?
Eji m aka m kpuchie ọnụ m. 5Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ
kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.” 6Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị:
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.