Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị:

Job 40:6 in English

Job 40:6 · Berean Standard Bible

Then the LORD answered Job out of the whirlwind and said:

Context

4“Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị? Eji m aka m kpuchie ọnụ m. 5Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.” 6Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 7“Kwadoo onwe gị dịka dimkpa; enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị, achọkwara m ka i nye m ọsịsa. 8“Ị ga-aga nʼihu ikwujọ ikpe ziri ezi m? Ị ga-aga nʼihu maa m ikpe ka ị si otu a bụrụ onye ikpe gaara?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.