Job 40:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Kwadoo onwe gị dịka dimkpa; enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị, achọkwara m ka i nye m ọsịsa.
Job 40:7 in English
Job 40:7 · Berean Standard Bible
“Now brace yourself * like a man; I will question you, and you shall inform Me.*
Context
5Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ
kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.” 6Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị: 7“Kwadoo onwe gị dịka dimkpa;
enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị,
achọkwara m ka i nye m ọsịsa. 8“Ị ga-aga nʼihu ikwujọ ikpe ziri ezi m?
Ị ga-aga nʼihu maa m ikpe ka ị si otu a bụrụ onye ikpe gaara? 9Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke?
Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.