Job 40:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke? Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya?
Job 40:9 in English
Job 40:9 · Berean Standard Bible
Do you have an arm like God’s? Can you thunder with a voice like His?
Context
7“Kwadoo onwe gị dịka dimkpa;
enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị,
achọkwara m ka i nye m ọsịsa. 8“Ị ga-aga nʼihu ikwujọ ikpe ziri ezi m?
Ị ga-aga nʼihu maa m ikpe ka ị si otu a bụrụ onye ikpe gaara? 9Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke?
Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya? 10Were ebube na ịdị ukwuu chọọ onwe gị mma,
yikwasịkwa onwe gị nsọpụrụ na ugwu dịka uwe. 11Wụsa iwe gị dị ọkụ nʼebe ndị mpako niile nọ,
weda ha nʼala,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.