Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe, werekwa ọchịchịrị meere ya akwa okike,

Job 38:9 in English

Job 38:9 · Berean Standard Bible

when I made the clouds its garment and thick darkness its blanket,

Context

7Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ, ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike? 8“Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe* mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta, 9mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe, werekwa ọchịchịrị meere ya akwa okike, 10mgbe m kpaara ya oke ebe ọ ga-akwụsị, tinye ibo ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ya, 11mgbe m sịrị, ‘Ruo ebe a ka ị ga-asọrute, ị gaghị agabiga ya, nʼebe a ka a ga-akwụsị ebili mmiri mpako gị’?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.