Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe* mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta,

Job 38:8 in English

Job 38:8 · Berean Standard Bible

Who enclosed the sea behind doors when it burst forth from the womb,

Context

6Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya, onye doro nkume mbụ e ji tọọ ntọala ya? 7Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ, ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike? 8“Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe* mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta, 9mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe, werekwa ọchịchịrị meere ya akwa okike, 10mgbe m kpaara ya oke ebe ọ ga-akwụsị, tinye ibo ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.