Job 38:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya, onye doro nkume mbụ e ji tọọ ntọala ya?
Job 38:6 in English
Job 38:6 · Berean Standard Bible
On what were its foundations set, or who laid its cornerstone,*
Context
4“Ebee ka ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?
Gwa m ma ọ bụrụ na ị ghọtara. 5Onye kpebiri ihe ụwa ga-aha ka ya? Nʼezie ị maara,
onye setịrị ihe ọtụtụ e ji tụọ ya nʼelu ya? 6Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya,
onye doro nkume mbụ e ji tọọ ntọala ya? 7Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ,
ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike? 8“Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe*
mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.