Job 38:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ, ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike?
Job 38:7 in English
Job 38:7 · Berean Standard Bible
while the morning stars sang together and all the sons of God shouted for joy?
Context
5Onye kpebiri ihe ụwa ga-aha ka ya? Nʼezie ị maara,
onye setịrị ihe ọtụtụ e ji tụọ ya nʼelu ya? 6Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya,
onye doro nkume mbụ e ji tọọ ntọala ya? 7Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ,
ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike? 8“Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe*
mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta, 9mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe,
werekwa ọchịchịrị meere ya akwa okike,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.