Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a! Ị bikwaala ọtụtụ afọ.

Job 38:21 in English

Job 38:21 · Berean Standard Bible

Surely you know, for you were already born! And the number of your days is great!

Context

19“Olee ụzọ e si aga ebe ìhè bi? Olee ebe ọchịchịrị bi? 20Ị nwere ike iduru ha jee nʼebe ha bi? Ị maara ụzọ e si eje ebe obibi ha? 21Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a! Ị bikwaala ọtụtụ afọ. 22“Ị banyela nʼụlọ niile ebe a na-achịkọba snoo, ka ị hụla ụlọ niile ebe a na-achịkọba mkpụrụ mmiri igwe, 23nke m chekwara nye oge nsogbu, nʼoge ọgụ na nʼoge agha?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.