Job 38:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Olee ụzọ e si aga ebe ìhè bi? Olee ebe ọchịchịrị bi?
Job 38:19 in English
Job 38:19 · Berean Standard Bible
Where is the way to the home of light? Do you know where darkness resides,
Context
17O nweela onye gosiri gị ọnụ ụzọ ọnwụ?
Ka i jirila anya gị hụ ọnụ ụzọ nke onyinyo ọnwụ? 18Ị ghọtara ịdị ukwu nke ụwa na otu o si gbasapụ?
Gwa m, ma ọ bụrụ na ị maara ihe ndị a niile. 19“Olee ụzọ e si aga ebe ìhè bi?
Olee ebe ọchịchịrị bi? 20Ị nwere ike iduru ha jee nʼebe ha bi?
Ị maara ụzọ e si eje ebe obibi ha? 21Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a!
Ị bikwaala ọtụtụ afọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.