Job 38:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị nwere ike iduru ha jee nʼebe ha bi? Ị maara ụzọ e si eje ebe obibi ha?
Job 38:20 in English
Job 38:20 · Berean Standard Bible
so you can lead it back to its border? Do you know the paths to its home?
Context
18Ị ghọtara ịdị ukwu nke ụwa na otu o si gbasapụ?
Gwa m, ma ọ bụrụ na ị maara ihe ndị a niile. 19“Olee ụzọ e si aga ebe ìhè bi?
Olee ebe ọchịchịrị bi? 20Ị nwere ike iduru ha jee nʼebe ha bi?
Ị maara ụzọ e si eje ebe obibi ha? 21Nʼezie ị maara, nʼihi na a mụọla gị tupu e kee ihe ndị a!
Ị bikwaala ọtụtụ afọ. 22“Ị banyela nʼụlọ niile ebe a na-achịkọba snoo,
ka ị hụla ụlọ niile ebe a na-achịkọba mkpụrụ mmiri igwe,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.